Mistakes - Phyno

Kezikwenu Kee ife mmere gi now kee ife mmere gi now
Heh ah
Enwee otu obula insi wee mejo gi gbaghara m
Ikpere m di na ala so ihe m na ayo bu ka inabata m
Nne kupuru ndi asili okwa ima na nwoke bu nwoke
Ha na afu nani ofu anya ya mere ha ji raputa m
Odiro m easy maka o diri m easy munwa amam bee gi
Odiro m easy mana odiri gi easy munwa amam nkwe gi
Oso gi di busy ma di busy munwa ga eche gi'
Mma atufu my ego and dignity pasa na eche gi
Nne ilofugo
Just a week ago
Ka ilelu m anya si m you will never let me go
I know I messed up
Ekwesiri m ijide onwe m mana after
kam nuru mmanya enwetzighi m onwe m

Músicas mais populares de Phyno

Outros artistas de Pop